score float32 1.04 1.25 | Igbo stringlengths 10 500 | Lingala stringlengths 9 500 |
|---|---|---|
1.249876 | Dị nnọọ ka Nna m ziteworo m , mụ onwe m na- ezigakwa unu . | Ndenge Tata atindaki ngai, ngai mpe natindi bino! |
1.249779 | " Ọ sịkwara: "Ọtụtụ n'ime ha ka nọ ruo ugbu a, ma ụfọdụ adawo n'ụra ọnwụ. | Alobaki mpe ete: "Mingi na bango bazali tii sikoyo, kasi bamosusu balalá na kati ya liwa." |
1.248967 | Ma o bikwasịrị m aka nri ya, sị, "Atụla egwu. | Atieli ngai liboko na ye ya mobali pe alobi: "Kobanga té! |
1.248182 | Nkụzi Atọ n'Ime Otu na-eme ka ndị mmadụ ghara ịma onye Chineke bụ ma hụ ya n'anya. | Liteya ya Trinite epekisaka bato báyeba mpenza Nzambe mpe bálinga ye. |
1.247509 | Unu ndi nēnweghi uche, Onye ahu Nke mere azú iko, ọ̀ bughi Ya me-kwa-ra ime-ya? | Boni, moto oyo asalaki libanda, asalaki mpe kati te? |
1.246263 | Chineke ahọpụtala Jizọs ka o kpee ndị nwụrụ anwụ na ndị dị ndụ ikpe n'ezi omume. | Nzambe aponi Yesu mpo bosembo esalema mpo na bakufi mpe bato ya bomoi. |
1.246079 | Nikọdimọs sịrị ya, "Olee otu a ga -esi mụọ mmadụ mgbe o mere agadi? | "Nikodeme atuni ye: "Ndenge nini moto akoki kobotama mbala ya mibale, soki akómi mobange? |
1.244746 | 27 N'ihi na Nwa nke mmadụ ga -abịa na ndị mmụọ ozi ya n'ebube nke Nna ya, mgbe ahụ ọ ga -akwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị.. | Pamba te Mwana ya Moto akoya na kembo ya Tata na yeelongo na baanzelu na ye mpe akopesa na moto na moto lifuti oyo ekoki na mosala na ye. |
1.242595 | 17 Ọ buru na onye ọ bula achọ ime ihe Ọ nāchọ, ọ gāmara ihe ozizí a bu, ma o sitere n'aka Chineke, ma-ọbu na Mu onwem nēkwu site n'Onwem. | Soki moto aponi kosala mokano ya Nzambe, akoyeba soki mateya na ngai ewuti na Nzambe to mpe nalobaka na kombo na ngai moko. |
1.242399 | ' Jizọs sịrị ha: 'Ùnu amaghị na m ga-anọ n'ụlọ Nna m ebe a? | Yesu azongiselaki ye ete: 'Boyebaki te ete nasengeli kozala awa na ndako ya Tata na ngai? |
1.241968 | Ụzọ gị bụ nke ezi omume na nke eziokwu, Eze mgbe ebighị ebi." | Mokonzi ya seko, banzela na yo ezali boyengebene mpe solo." |
1.241818 | Ma nꞌezie, iwu ahụ bụ ihe dị nsọ, bụrụkwa ihe dị mma. | Boye, Mobeko ezali bule mpe mitindo ezali bule, sembo mpe malamu. |
1.240642 | 14 Ya mere, ọ bụrụ na mụ onwe m, Onyenwe anyị na Onye Ozizi, asawo ụkwụ unu, unu kwesịkwara ịsa ụkwụ ibe unu. | 14 Bongo soki ngai, Mokonzi pe Moteyi, nasukoli bino makolo, bino pe bosengeli kosukolana makolo bino na bino. |
1.239921 | Mgbe ndị mmụọọma ahụ si n'ebe ahụ laa n'eluigwe, ndị ọzụzụ atụrụ ahụ wee gwarịta ibe ha, sị: "Ka anyị jeenụ Bethlehem ji anya anyị hụ ihe a merenụ, nke Onyenweanyị merela ka anyị mara." | 15 Tango baanzelu batikaki bango mpe bazongaki na Likolo, babateli ya bameme balobanaki moko na moko: 'Tika tokende na Betelemi mpe totala likambo oyo esalami kuna, oyo Nkolo ayebisi biso! |
1.238558 | Ọ sịrị ha, "Gini mere unu ji nọrọ nkịtị n'ebe a ụbọchị niile?." | Bongo atunaki bango: 'Mpo na nini botelemi awa mokolo mobimba mpe bozali kosala eloko te? |
1.238454 | Ha ga- amarakwa na mụ onwe m bụ Ọkaakaa Onyenwe unu bụ́ Jehova . | (Mokonzi na ngai na yebi) (Mokonzi na ngai na yebi) Na yebi ozali Nkolo. |
1.238377 | nakwa na ' Ha ga- eji aka ha ghọrọ gị , ka ị ghara ịkpọ ụkwụ na nkume mgbe ọ bụla . | Bakomema yo na maboko na bango mpo ete lokolo na yo etuta libanga te!' |
1.238116 | Ọtụtụ ndị kweere na Chineke na-ata ndị mmehie ahụhụ ebighị ebi. | Bato mingi bakanisaka ete Nzambe apesaka basumuki etumbu ya seko. |
1.237854 | 17 Ya onwe -ya bu kwa ihe nile uzọ, ọ bu kwa nime Ya ka ihe nile n togetherguzokọ n'otù. | 17 Ye azali liboso ya biloko nyonso, mpe kati na ye nde biloko nyonso ezali na esika na yango. |
1.23772 | Ndị m họọrọ ga-eji ihe aka ha rụpụtara mee ihe n'uju. | " Bato oyo [Nzambe aponi] bakozwa mpenza litomba na mosala ya mabɔkɔ na bango. |
1.237431 | "[Chineke] napụtara onye ezi omume bụ́ Lọt, onye nwere oké mwute n'ihi mmikpu nke ndị na-eleda iwu anya mikpuru onwe ha n'omume rụrụ arụ. | feela Lota ya n'a lukile, ya n'a katazwa ki mikwa ya buhule ya batu ba ba |
1.237028 | Ha wee sị ya, "Ị hụrụ, nwanne m, puku kwuru puku ndị Juu kwere ekwe. | Bongo balobi na Polo: "Omoni, ndeko, Bayuda nkoto na nkoto bakomi bandimi. |
1.23686 | "Alaeze m abụghị nke ụwa a. | "Bokonzi na ngai ezali ya mokili oyo te. |
1.23643 | Jekọb kwuru, sị: "Amatụdịghị m na m ga-ahụ ihu gị, ma, lee, Chineke emewo ka m hụkwa ụmụ gị. | Yakobo alobaki boye: "Nakanisaki te ete nakomona elongi na yo, kasi talá Nzambe atiki ete namona mpe bana na yo." - Eba. |
1.236249 | "Ọ bụ n'efu ka ha na-efe m ofufe, n'ihi na ha na-ezi ihe mmadụ nyere n'iwu ka ọ bụrụ ozizi. '" | Bazali kokoba kosambela ngai kaka mpamba, mpo mateya oyo bazali koteya ezali nde mibeko ya bato.' |
1.235706 | Ọ̀ bụ n' aka ụmụ ha ka ọ̀ bụ n' aka ndị bịara abịa ? | Na bana na bango to na bato mosusu? |
1.235568 | 26 Mgbe ahụ, ị ga-amalite ịsị, 'Anyị riri ma ṅụọ ihe ọṅụṅụ n'ihu gị, ị kụziri n'okporo ámá anyị.' | 26 Bongo bokoloba: "Toliaki mpe tomelaki na yo, mpe oteyaki na babala-bala na biso!" |
1.234676 | 9 o meghịkwa ka ọ dị iche n'etiti anyị na ha. ebe ha wereworo okwukwe mee ka obi ha dị ọcha. | 9 Mpe, atiaki bokeseni te kati na biso na bango, pamba te apetolaki mitema na bango na nzela ya kondima. |
1.23443 | 38 Nke a bụ ihe ukwu na ihe mbụ enyere n'iwu. | 38 Oyo nde mobeko ya liboso mpe oyo eleki monene. |
1.233994 | Nikọdimọs sịrị ya: " Olee otú a pụrụ isi mụọ mmadụ mgbe o mere agadi ? | "Nikodeme atuni ye: "Ndenge nini moto akoki kobotama mbala ya mibale, soki akómi mobange? |
1.233529 | Mkpụrụ obi ọ bụla nke na- adịghị ege Onye Amụma ahụ ntị , a ga- ebibi ya kpamkpam n' etiti ndị m . | Mpe ekosalema ete moto na moto oyo akoyokela te profeta ona akokatama mosika uta o ntei ya bato. |
1.233342 | Ọ sịrị: "Nna unu maara ihe ndị na-akpa unu tupu unu arịọ ya. | Pamba te, Tata na bino ayebi soki bozali na posa ya eloko nini, liboso ete bosenga ye yango! |
1.231127 | 20 Bilie, gbadaa soro ha, n'enweghị obi abụọ; n'ihi na ezigawo m ha." | 20 Telema, kita, mpe kotia tembe te mpo na kokende na bango; pamba te ngai moto natindi bango. |
1.230815 | Olee otú mbilite n'ọnwụ Jizọs si dị iche ná ndị e nwere tupu ya abịa n'ụwa? | Na nini lisekwa ya Yesu ekeseni na misusu oyo esalemaki liboso? |
1.230301 | Anyị agaghị enwe ike ịmatacha ihe niile ndị mmụọ ozi na-eme taa. | Tokoki koyeba te makambo nyonso oyo baanzelu bazali kosala lelo oyo. |
1.229949 | Gịnị ka ịmara Chineke na Ọkpara ya pụtara? | Koyekola koyeba Nzambe mpe Mwana na ye elimboli nini? |
1.22941 | N' ihi na n' ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara n' aha m , anọ m n' ebe ahụ n' etiti ha . | Pamba te esika bato mibale to misato basangani na kombo na ngai, ngai mpe nazali na kati na bango. |
1.229097 | E kukwaara nwa ya gaa n' ebe Chineke nọ nakwa n' ebe ocheeze ya dị . | Bongo mwana amemamaki epai ya Nzambe mpe epai ya kiti na ye ya Bokonzi. |
1.229054 | M wee hụ ndị mmụọ ozi anọ guzo n'akụkụ anọ, na-ejide ifufe anọ nke ụwa nke na ọ dịghị ifufe ga-afụ ụwa ma ọ bụ oké osimiri ma ọ bụ megide ihe ọ bụla osisi. | 1 Sima ya makambo wana, namonaki baanzelu minei batelemaki na songe nyonso minei ya mokili; bakangaki mipepe minei ya mokili, mpo ete mopepe ata moke te eleka na mokili, to na ebale monene, to na nzete ata moko. |
1.228651 | 51 Ị chere na m bịara inye udo n'ụwa? | 51 Bino bokanisi ete nayaki mpo na komema kimia na mokili? |
1.228041 | Ha ajụwo okwu Jehova, olee ụdị amamihe ha nwere? | Babwaki liloba mpenza ya Yehova, bongo bwanya nini bazali na yango?" |
1.22784 | Ma nke o bula n'ime ha e nweghi ike ida n'ala, ma o buru na Nna unu amaghi. | Nzokande ata moko na yango ekokwea na nse te bongo Tata na bino ayeba te. |
1.227549 | Mana otu n'ime ha agaghi ada n'ala ma o buru na o bughi uche Nna unu. | Nzokande ata moko na yango ekokwea na nse te bongo Tata na bino ayeba te. |
1.227404 | Ọ bụkwa nꞌụbọchị nzọpụta ka m nyeere unu aka." | na mokolo ya lobiko nasalisaki yo." |
1.226533 | Ka udo dịrị n' eluigwe , ka otuto dịrịkwa n' ebe kasị elu ! | Kimia na Likolo, mpe nkembo na bisika bileki likolo! |
1.226336 | 30 N'ihi na anyị maara onye ahụ nke sịrị, "Ịbọ ọbọ bụ nke m; M ga -akwụ ụgwọ. " | Pamba te toyebi ye oyo alobaki: Ngai moto nakozongisa mabe; mpe ngai moto nakofuta. |
1.226274 | 14 Were ya na ị nọ n'ụwa ọhụrụ. | 14 Kanisá ete ozali na mokili ya sika. |
1.226077 | O kwesịghị ịhapụ ha ka ha ka na-arụ ọrụ n'ụlọ Chineke. | Asengelaki kopekisa bango kosala na ndako ya Nzambe. |
1.225892 | Ọ zara , sị: " Ọ malitere kemgbe ọ bụ nwata; | Azongisaki: 'Banda bomwana na ye. |
1.225519 | Mmiri nke ga-ezuru ha ga-esi na ya gbapụtara ha niile na anụ ụlọ ha niile. | Bongo ekobimisa mai mingi mpo na bato ná bibwɛlɛ na bango nyonso.' |
1.225387 | Gịnị kwa ka onye kwere ekwe na onye na-ekweghị ekwe nwekọrọ? | To mpe lisanga nini mondimi akoki kozala na yango na moto oyo azali mondimi te? |
1.225342 | M ga- eme gị onye na- elekọta ọtụtụ ihe . | Nakotya yo obatela biloko mingi." |
1.225141 | (Ọrụ 24:15) Ànyị ga-ahụ ibe anyị n'anya ma na-agbaghara ibe anyị mgbe ahụ? | (Misala 24:15) Tokolingana mpe tokolimbisana? |
1.224522 | 5 N'ihi na unu niile bụ ụmụ nke ìhè, ụmụ nke ehihie. | 5 Pamba te, bino nyonso bozali bana ya pole mpe bana ya moi. |
1.224003 | " Paịlet wee sị ha: "Unu nwere ndị nche. | Pilate alobi na bango ete: "Bozali na bakɛngɛli. |
1.223523 | I kwesịrị ntụkwasị obi n' ilekọta ihe ole na ole . | Ozali sembo na mwa makambo moke. |
1.223373 | N'ihina anyị bụ ndị ha na Chineke na-arụkọ ọrụ; ụnụ bụ ala ubi nke Chineke, na ụlọ ya. | 9 Pamba te, biso tozali basali elongo na Nzambe; bino bozali elanga ya Nzambe, mpe ndako ya Nzambe. |
1.222811 | Ọ sịkwara: "Ọtụtụ n'ime ha ka nọ ruo ugbu a, ma ụfọdụ adawo n'ụra ọnwụ." | Alobaki mpe ete: "Mingi na bango bazali tii sikoyo, kasi bamosusu balalá na kati ya liwa." |
1.221216 | Onye ezinụlọ nile dị nꞌụwa a na nke dị nꞌeluigwe na-esite nꞌaka ya enwe aha. | Koke ezulwini, koke ephasini. |
1.22061 | Ọ bụrụ na onye ọbụla na-agbara m odibo, ọ ga-esorịrị m. ebe m nọkwa ka nwa odibo m ga-anọ. | Soki moto azali kosalela ngai, alanda ngai; mpe epai ngai nakozala, mosali na ngai mpe akozala wana. |
1.220571 | Udo di n'elu-igwe, na ebube di n'ebe di elu. | Kimia na Likolo, mpe nkembo na bisika bileki likolo! |
1.220377 | "N'ihi na ndị niile mmụọ Chineke na-edu, bụ ụmụ Chineke." | Pamba te, baoyo batambolisamaka na Molimo ya Nzambe, bazali bana ya Nzambe. |
1.220301 | 13 Ha enweghịkwa ike igosipụta ihe ha na-ebo m ugbu a. | 13 Mpe bakoki te kolakisa bosolo ya makambo oyo bafundeli ngai sik'oyo. |
1.219397 | O nweghị onye ma kpọmkwem mgbe Alaeze Chineke ga-abịa. - Matiu 24:36. | Moto moko te ayebi ntango mpenza oyo Bokonzi ya Nzambe ekoya. - Matai 24:36. |
1.219122 | Olee ihe mere i ji kwuo, sị, 'Unu ga-enwere onwe unu'? " | Ndenge nini ozali koloba ete: 'Bokozwa bonsomi'?" |
1.219084 | 13 Le, ohu m ga -eji amamihe mee ihe; ọ ga -adị elu ma bulie ya elu, a ga -ebulikwa ya elu. | 43 Tala, mosali wa ngai akosalaka na bokebi; akonetolama mpe akotombolama, mpe akozala likolo mpenza. |
1.21901 | N'ihi na anyị hụrụ kpakpando ya mgbe anyị nọ n'ebe ọwụwa anyanwụ, anyị bịara ịkpọrọ ya isiala. | Pamba te, tomonaki monzoto naye na mokili ya Este, yango wana toye kokumbamela ye' |
1.217545 | 18 Atala onwe gị ụta maka ihe merenụ. | 18 Komipesa foti te mpo na likambo oyo esalemi. |
1.217488 | N'ihi na, ka madu ahu ghara ichè na ọ gānata ihe ọ bula n'aka Onye-nwe-ayi; | 7 Moto ya ndenge wana, akanisa te ete akozwa eloko epai ya Nkolo, |
1.217143 | Olee Otú Ị Ga-esi Enweta Ndụ Ka Mma? | Okoki kosala nini mpo ozala na bomoi ya malamu koleka oyo? |
1.217003 | Ndị a bụ ndị na- eso Nwa Atụrụ ahụ n' agbanyeghị ebe ọ na- eje . | Ezali baoyo bazalaki kolanda Mwana-Meme na bisika nyonso ye azalaki kokende. |
1.216725 | Ụdị echiche a esighị n' aka Onye ahụ nke na- akpọ unu . | 8 Likambo ya ndenge wana ewuti te na moto oyo abengaki bino. |
1.215867 | "Ruo Ole Mgbe Ka Ị Ga Na-eruru Sọl Uju? | "Okolela Saulo kino ntango nini?" |
1.215613 | O kwuru, sị: 'Legodị obodo a m rụrụ, ọ mara ezigbo mma. | Alobaki: 'Talá engumba kitoko oyo natongá. |
1.215578 | Ọ bụrụ na unu arịọ ihe ọ bụla n'aha m, m ga-eme ya." | Soki bosengi eloko na kombo na ngai, nakosala yango! |
1.214857 | Mata, ị kweere nke a?" | Marta, ondimi yango?' |
1.214776 | 15:9 Maka n'efu ka ha na-efe m, -ezi ndị ozizi na iwu nke mmadụ. " ' | Bazali kokoba kosambela ngai kaka mpamba, mpo mateya oyo bazali koteya ezali nde mibeko ya bato.' |
1.214648 | Cheta na ọtụtụ n'ime ndị na-emegide anyị amaghị banyere Alaeze Chineke. | Tóbosana te ete mingi na baoyo batɛmɛlaka biso bayebi Bokonzi ya Nzambe te. |
1.214564 | Gịnị mere ụmụ Adam? | Nini ekómelaki bana ya Adama? |
1.214339 | O chukwu nna! | On ya babe! |
1.21402 | Ọ sịrị ha: "Ya onwe ya na-enye mmadụ niile ndụ na ume na ihe niile. | Pamba te, ye moto apesaka bato nyonso bomoi, pema mpe biloko nyonso. |
1.213882 | N'ihi na anyị hụrụ kpakpando ya mgbe anyị nọ n'ebe ọwụwa anyanwụ, anyị bịara ịkpọrọ ya isiala. | Mpo tomonaki monzoto na ye ntango tozalaki na ɛsti, mpe toyei kogumbamela ye.'" |
1.213831 | Ma, ndị ọzọ nọbu na-ekpere arụsị ndị ahụ chere na mmadụ rie ụdị anụ ahụ, onye ahụ ekpeerela arụsị. | Kasi, bato mosusu oyo bazalaki kosambela bikeko liboso ete bákóma bakristo bamonaki ete kolya yango ekozala lokola kosambela yango. |
1.213615 | Ọ bụrụ n'eji okwukwe ekpee ekpere, ị ga-enwe ihe ị na-achọ. | Mpe makambo nyonso oyo bozali kosɛnga na libondeli, soki bozali na kondima, bokozwa yango." |
1.213437 | Lee, oge awa ahụ dị nso, a ga -ararakwa Nwa nke mmadụ nye n'aka ndị mmehie. | Botala, ngonga ekomi pene mpe Mwana ya Moto bakabi ye na maboko ya batu ya masumu. |
1.213229 | Ọ sịrị: "Ha niile na-aga n'otu ebe. | Elobi boye: "Bango nyonso bakokende esika moko. |
1.213097 | 11:36 Ya mere, ndị Juu kwuru, "Lee otú Ọ huru ya n'anya!" | 36 Bongo bayuda balobaki: 'Tala, alingaki ye mingi penza! |
1.212665 | 24 Ya mere ndi-Ju nọgidere Ya buruburu, we si Ya, Ì nākwuba nkpuru-obi-ayi n'elu rue ole mb͕e? | 24 Bayuda bazingaki ye mpe batunaki ye: 'Kino tango nini okotika mitema na biso ezala kaka likolo-likolo? |
1.212274 | 28 Onye ọ bụla nke wepụrụ iwu Mozis nwụrụ na -enweghị ebere na akaebe nke ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ. | 28 Moto nyonso oyo aboyi kotosa Mibeko ya Moize, basengeli koboma ye ata mawa té, soki batemwen mibale to misato balobi mabe na ye. |
1.212005 | Ebee ka okwukwe unu gara?" | Wapi kondima na yo?' |
1.211964 | Udo dịrị n'eluigwe, otuto dịkwa n'ebe kachasị elu! " | Kimia na Likolo, mpe nkembo na bisika bileki likolo! |
1.211802 | Unu dịkwa ọcha , ma ọ bụghị unu niile . | Mpe bino, bozali peto, kasi bino nyonso te. |
1.211674 | (Ndị Hibru 13:4) Ọ kpọrọ ịgba alụkwaghịm asị. | (Baebre 13:4) Ayinaka koboma libala. |
1.211646 | Nifaị wee hụ n'ọ́hụ̀ ala e kwere na nkwa; ezi-omume ahụ, ajọọ-omume, na ọdịda nke ndị bi n'ime ya; ọbịbịa nke Nwa-atụrụ nke Chineke n'etiti ha; otu ndị Na-eso Ụzọ Iri na Abụọ na Ndị-ozi Iri na Abụọ ga-esị kpee Israel ikpe; na ọnọdụ enweghị mmasị na iru-inyi nke ndị na-ala azụ site n'ekweghị ekwe. | Nefi amoni o limoni mboka ya elako; bosembo, bobe, mpe bokwei bwa bafandi ba yango; boyei bwa Mwana wa Mpate wa Nzambe o ntei ya bango; boniboni Bayekoli Zomi na Babale mpe Bapostolo Zomi na Babale bakosambisa Yisalaele; ezalela ya bosoto mpe mbindo ya baye bakokulumwa o bozangi bondimi. |
1.211479 | 13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n'etiti unu? | 13 Nani kati na bino azali moto ya bwanya mpe ya mayele? |
1.210797 | "Biko, Geenụ Ntị ná Nrọ A" | "Nabondeli bino, bóyoka ndɔtɔ oyo nalɔti" |
1.210726 | 13 Ọ zara, "Osisi ọ bụla Nna m nke eluigwe na -akụghị ka a ga -efopụ. | Azongiseli bango ete: "Nzete nyonso oyo Tata na ngai ya likoló aloni te ekopikolama. |
1.210706 | 8 n'ihi na ọ bụrụ Jọshụa mere ka ha zuru ike, Chineke agaraghị ekwu maka ụbọchị ọzọ ma emechaa. | 8 Pamba te, soki Zosue apesaki bango bopemi, mbele sima penza, Nzambe alingaki lisusu te koloba mpo na mokolo mosusu. |
1.210082 | N' ihi ya , ụmụnna m , mgbe unu bịakọtara iri ya , cherenụ ibe unu . | 33 Yango wana, bandeko na ngai, tango bósanganaka po na kolia bilei ya Nkolo, bózelaka baninga. |
1.210057 | "Unu adịla na-aghara ibe unu ụgha. | Botosana Botosani. |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.