audio
audioduration (s)
0.47
18.5
text
stringlengths
2
17k
Lagos, Lagos steeti.Naijiria.
nke ọ bụ onyeisi ngalaba ụlọọrụ ya na-ahụ maka ego nkwalite mmepe
ndị nwadiala na ndị ọzọ na-echere ha ezi echichè
N'ụfọdụ obodo dị iche iche n'ala Igbo taa
a kọwaala aka na-achị steeti Anambra
nke na o nweghị onye ọbụla n'ime ha nwụrụ n'ihe mberede ahụ
ndị nọrọ na mbụ wee ga kpọtụrụ eze ọdịnala obodo ahụ
site n'iji ya zụọ mmadụ karịrị puku ise nri
otu ọbụla were ọñụ laa n’obodo ha
Anyị nọ na steeti Igbo niile
ma ndị ọrụ nchekwa mechara jide ha
na obi e ji ekele ha.
maọbụ na ego na-dị ha ahụ mma n'ọnwụ
tụọ mkpọrọ
N'ime narị atọ ha zuru
A zụlitere ya na Onitsha na mpaghara ndịda ọwụwa anyanwụ Nigeria.
A maara ya nke ọma maka ọrụ egwuregwu ya.
ọ dị ka ebe a na-agba nkwụ nwaanyị.
N'okwu ya n'aha ndị òtù ahụ
ọka a gwọrọ agwọ
ma tupu e bido ya
Abudu bi na Lagos.
ọ kachasị n'oge nhọpụta a na-akpụdobe nso na steeti ahụ.
Ọkammụta Chike Obi
ị ga-ahụ na ọka na-eme nke ọma n’ugbo niile dị na gburugburu anyị.
agwụ ọ nà-àkpá gị?"
A nọrọ na ya bụ òfùfè nrò wee bụọ abụ olu ụtọ dị iche iche
site n’ozi o siri na Twitter zipute.
tie ha aka n'obi
nakwa ọtụtụ akụkọ ọdịnala ndị ọzọ miri èmì.
Ị ma na onye ji àkwá abụọ n'aka amaghị nke bụ óké na nwunyè
dịka ụlọ nnọchianya etiti siri wee kwàdo
Tupuu ahọ iri na isii
ya bụ nwokorobịa
Ha abụghị ọnụọgụ abụọ ma jiri nnọchiaha ha/ha.
wee kwuo na ha bụ ndị otu nzuzo
Ụnyahụ
Ọ bụ ndị Akwa Ibom bidoro egwu Etighi.
mana ụkwụ mụ apụghị ịkpasa ya.
a kapịàghị ya ọnụ
Ebe ona agba bu n'iru.
nke gụnyere ndị ọrụ uwe ojii
ụtara ji
bụkwa nnukwu mmemme ọzọ obodo ahụ na-eme
ekwentị ruru iri na asatọ n'ọnụọgụgụ
dịka ọ na-apụta ịzọ ọkwa gọvanọ steeti ahụ.
Oriakụ Soludo Ekwela Nkwà Itinye Anya Nke Ọma n'Ihe Metụtara Ụmụnwaanyị na Ụmụaka
Ìfè Anambra
Ihe gọọmentị Abia kwuru
Ọ sịkwa na ihe kpatara ihe mberede ahụ bụ ịgba oke ọsọ
Maazị Nwabufo Anene
N'èzí ọrụ okike ya, ọ na-eme nyemaka ọrụ ebere.
nke metụtara mmadụ iri n'ọnụọgụ
n'ihi na ekwesighị ka a hapụrụ naanị gọọmenti ọrụ ahụ
ihe ndị pụrụ ịkwàlitekwu mmepe na ọganihu
Ndị Uweojii Anambra Ejidela Mmadụ Isii Maka Izuru Ma Reghaa Ngwahịa Mmadụ
N'aka nke ọzọ, nna ya megidere mkpebi ya n'ime ihe nkiri n'oge mbụ.
Ndị Uweojii Anambra Ejidela Ndị Otu Nzuzo Ebe Ha Na-Anabata Ndị Ọhụrụ
nke na-egosi na ọ bụghị egwuregwu ka gọọmentị Anambra na-egwù n'ebe ahụ
nke na o nweghịkwa ihe égwu ọbụla dị na ya
'Fr.' Ọnyịlọha kasìrì ndị na-eru uju ọnwụ ya obi
kama o kesara ya.
O kwuzịrị na oge ọ tụlechaara ya
ha akpàchie idè mmiri ahụ inye nsogbu n'ụlọ ya
ma bụrụkwa nke nnukwu ụgbọala ahụ
mere nrụrụ aka.
Otu onye n'ime ndị buuru ya ìhù ahụ
Dọkịta Simeon Onyemaechi mma n'otu oge ahụ
ogoogo e ji arụ ya
na ndị ezi n’ụlọ ya
Nze Emmanuel Nwosu
ọ ga-aga na mmiri na-ehu èhù wee saa ahụ ya
ndị ọrụ gọọmenti na ndị ọzọ o metụrụ n'obi inye ya nkwàdo
Nigeria kwuputara na ugbu a ha nwere ike ịnyocha puku atọ mmadụ n'otu ụbọchị.
e nwere nke bụ oke mbe
dịka o siri metụta mmụta na mgbasaozi.
na ògbò ya nke 'Nnewi Chamber of Commerce
Barack Obama, onye isi ala Amerika kwadoro alum di nwoke na nwoke
na ihe siiri ya ike nke ukwuu
gịnị kpatara ihe ọma ji naghị ekwe ka ejide ya n’aka? Chaị
etu ha si aga
Mana ka ọ dị ta
maọbụ ịchịrị ehi bàá n'ugbo mmadụ ka ha ga kpaa nri ebe ahụ
ha agbaa ya bụ onyoonyoo n'anwụ wee mebie aha ya.
Oriakụ Sharon Ikeazor kelere ndị obodo maka ịchịkọba mmemme ahụ
ma kwàlitekwa ọnọdụ akụnụba na ego a na-enweta n'ime steeti Anambra.
Ihe nkiri ọhụrụ ya bụ "Stalker", nke Jim Iyke na Nse Ikpe Etim so.
onye e nyere asambodo dịka eze ọdịnala Ogbunka
Ha nwere ụmụ anọ na ụmụ ụmụ anọ.
onye nwetara mmerụahụ site n'ihe mberede okporo ụzọ
Chukwu jiri umu abuo cho ya nma.
Ọ kpọkukwara ndị ọzọ bụ ndị akajiakụ ka ha nwee mmụọ inye inye
Omenala bụ ọbara na-ehù na ndụ àgbụrụ
nwaafọ steeti Kogi
Nwata ahụ wee mechie ọnụ ya n'égwù.
site n'aka otu nwaanyị
ndị a họpụtara maka nke ahụ n'ihi otu ihe maọbụ nke ọzọ.
nwa afọ steeti Anambra
a kpọrọ Lemonade
Oge ahụ bụ oge egwu nwere